[Lyrics] Flavour – Ifem N’eli Lyrics

Lyrics

 

Otu nwatakiri nwayi oma ri mma

Eme dala mu obi m o (Chai)

Otu nwatakiri nwayi oma ri mma

Eme dala mu obi m a (Ewww)

Nwata bu ifem n’eli o

Obu ife m n’aliki (Nwa Nwa)

Nekele mkpuru iru ya

I nekene mkpuru obi ya o

Nwata bu doctor’s prescription

3 times in a day (vitamin syrup)

Baby Baby Babyo ibu ifem n’eli (o ko ome)

Nwanyi nwata missi ibu ifem n’aliki

Number 1 bu kwa n’ijulu ejunu (uju nwa)

Ihem n’eri

Number 2 buzikwa n’idi okene (Ogini kwa)

Ibu ifem n’eli

Nkele bu ihem n’eri

Nwata nwanyi vu ihem n’eri

O bu ihem n’eri

Dis girlu vu ihem n’eri

Elewe ukwu egbu nwatakiri o

Nwata vu ihem n’eli

Elewe ukwu egbu

Nwata vu ihem n’eli

O bu na agwaroghi iyamaro

Na m likiri gi (Chai)

O bu na agwaroghi iyamaro

Na mu fuluyi n’anya (Ooo)

Ngwa nee nu mu anya na mkpulu anya muo

Ife nkena okwa ifunanya (Ok)

Iputakwa guys agbaghariwa

Hancha bu ndi mgbachiaka

Iputakwa guys etikeshiwe

Hancha bu ndi ekwulekwu

Baby Baby Babyo ibu ifem n’eli (My spec)

Nwanyi nwata missi ibu ifem n’aliki

Number 1 bu kwa n’ijulu eju nu (Uju nwa)

Ihem n’eri

Number 2 buzikwa n’idi okene (Ogini di)

Ibu ifem n’eli

Nkele bu ihem n’eri

Nwata nwanyi vu ihem n’eri

O bu ihem n’eri

Dis girlu vu ihem n’eri

Elewe ukwu egbu nwatakiri o

Nwata vu ihem n’eli

Elewe ukwu egbu nwatakiri o

Nwata vu ihem n’eli

Nkele bu ihem n’eri

Nwata nwanyi vu ihem n’eri

O bu ihem n’eri

Dis girlu vu ihem n’eri

Elewe ukwu egbu nwatakiri o

Nwata vu ihem n’eli

Elewe ukwu egbu

Nwata vu ihem n’eli

Number 1 bu kwa n’ijulu eju nu

Ihem n’eli (O ko ome)

Number 2 buzikwa n’idi okene

Ihem n’eli

Number 3 buzikwa na inwelu fine shape (Ukwu nwelu nti)

Ihem n’eli

Number 4 buzikwa n’idinu ocha nu (Nwanyi ocha)

Ihem n’eli

Ima number 5 bu n’ebu edegede ife nu

Ihem n’eli (Orobokibo)

Nwa nwa

Ihem n’eli

Ukwu nwelu nti

Ihem n’eli

Ojalipopo

Ihem n’eli

3 times in a day something sumptious

Continue Reading
Click to Comment

Leave a Reply

.
Previous article
Next article

I need help with…